menu-iconlogo
logo

Remember (Remix)

logo
Letras
Sambalitual

Iyoo

Ógbè ógbè

Ọ dịghị n′aka mgbe nleka, will you remember me?

Iyoo

Jay Swag is the new problem

1 kpa 2 kpa efie gị ina

Mama told me, ụkwa lụọ oge yá odaa

Everyday paperchasing

Buhari adilo eyi jersey

Maka ndị na amalo dealer n'ele afia adia enye receipt

Before ije Colorado bụlu uzo banye Arizona

Bụlu ụzọ bute ego ga na anyị alụ kà Pericoma

Anutubem ná ego nyigbulu mmadụ to coma

Mana onwe ụdị owu ga asaa gị, ọka gị mma n′ino coma

Asị na na m' sị, mana ife m' ná apịa gị bụ real

Ife m′ ná àgwà gị bụ ife n′eme life n'ime ógbè

Nobody gat your back, ụwa bụkwa ịsị kote

Ịma gwanụ Arthur Eze n′Ukpo binielu gị n'oche

Some men kà ná ada, some men n′ebuba na Canada

O42 nwe Abakpa, Onitsha nwe Awada

Mụ wa nwe my hustle, gị wa nwe kwa your hustle

Adilo ajụ, "kedu k'esi akpata ego na Google"

Ọ dịghị n′aka mgbe nleka, will you remember me?

Ugbom kwụsị ịgbà k'osi agba, will you remember me?

Save money today, so money go save you tomorrow

Maka owu saa gị, these niggas no go remember you

Ọ dịghị n'aka mgbe nleka, will you remember me?

Ugbom kwusi ịgba k′osi agba, will you remember me?

Save money today, so money go save you tomorrow

Maka owu saa gị, these niggas no go remember you

Ọ dịghị ná áká mà nleka, will you remember me?

K′iga akọ lu ụmụ ụwa enyem áká wey you render me

Abobi chelu, gwa m' the reason why you dey enter me

Ịrụ ọgụ with the hustle, nothin′ go surrender me

See, mbụ gị de zie oga bụlu boy, e no tally

Bad energy for my side na affect mụ mentally

Achọ m' ị bute ịke kpọọ my mum sị ya

"Finally, no more pains and agony"

Ife n′kpe bụ Hail Mary

Nye m' one sign

Praying for days men ga afụ the sunshine

Olisa ekwekwala kà ọlụ m′ banye offline

See I don work hard, ife fọdụ bụ long life

Make I for ball hard kà ona akpọtu worldwide

Jeriq nwa Nkpor now dey top chart

Ezege nwa Ogwuagor n'eyi Louis na Off-White

Alusi n'emesi ife ịke na abịa in small size

Damn right plenty envy from many men

Ụdị ife anya m′ fuu na street on a daily base

Gwam ònye mga echukwube in rainy days

It′s motivational boy, akụkọ abulo a fairy tale

Odigi n'aka mgbe nleka, will you remember me?

Ugbom kwusi igba k′osi agba, will you remember me?

Save money today, so money go save you tomorrow

Maka owu saa gị, these niggas no go remember you

Odigi n'aka mgbe nleka, will you remember me?

Ugbom kwusi igba k′osi agba, will you remember me?

Save money today, so money go save you tomorrow

Màkà owu saa gị, these niggas no go remember you

Odigi n'aka mgbe nleka, will you remember me?

Ugbom kwusi igba k′osi agba, will you remember me?

Save money today, so money go save you tomorrow

Màkà owu saa gị, these niggas no go remember you

Obuna ibu nwa Nkpor mo nwa omogba n'Awada

Ikwesị ịma ná ébé anyị n'eje adawa bụ ná nke mgbe nnokiti

Afia Chibuzo bụ dachi soso o hundred naira

Afia green na nylon black, men adigo ọcha

Kita nwoke n′esezi loud 2 jumbo tie 10kpa

Obodo, will you remember me?

Will you remember me?

M′nleka, will you remember me?

Abulo, will you remember me?

Owu jidem, will you remember me?

The Next Empire on the mix

Sweet producer of all nations

Remember (Remix) de Jeriq/Phyno - Letras y Covers