menu-iconlogo
logo

Eze

logo
Letras
Odia

Kola boy

Imalukwa okwu ego ya ka anyi n'ekwu chukwu (money matter)

Okwu ego ka anyi n'ekwu chukwu eyi

Odudu k'odu bu mmụọ n'eme Amala

Imalugokwa ewgu udeh

Ode njinji bu mmuonwu eh

Okwu ego ya ka anyi n'ekwu chukwu eh

Okwu ego ka anyi n'ebelu alili

Imalukwa onye ji ego n'eme ife solu ya

Chukwu e odogwu ode ngligli mmuonwu n'abia

Okwa gi si n'ikpo afifia were bunie nwa ogbenye enu n'enu uwa ah (me ya eze)

Chukwu okike dalu n'ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze)

Me ya eze (otua ka odi)

Me ya eze (ije ije)

Me ya eze

Me ya eze

Me ya eze eh e e

Odia

Seh, Chukwu okike abiama (daddy) so gi ka anyi na ayo (tatawu)

Onwedi ndi ji ngaji eri, soso aka ka anyi n'akwo

No be today men don tey

Erem moi moi

N'relief market ogbo shoe, erem koi koi

Nri ututu bu akara na limca

Ọ mu bu pan owuite bu tinker

Ugulu na-eme nwoke ka winter

Ichooro ipu iro akpa gi asi mba

So chukwu biko meenu bazaar

See my mates arugo uno asaa

Nna echenu ka irutezie my side

Dika shoe, o gi nwe my size, my size

Chukwu okike

Achorom chaa akpam di white dika afuonu Ngige, afuonu Ngige

Biko were ngozi gbam ogige, gbam ogige

Kam soro ibem racha, otogo nchebe, otogo nchebe

Me ya eze

Chukwu okike dalu n'ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze)

Me ya eze (otua ka odi)

Me ya eze (ije ije)

Me ya eze (seh seh)

Me ya eze

Me ya eze eh e e

Seh, chukwu nna biko gbadata

Imana ụwa bu onye odinaka

Ituo na villa iburu ike nata umunna gi ekwewe gi n'aka

Obuna ijiro shishi nata

Ha ma ntinye afa gi na nkata

Emewenu meeting itinye onu there afunyuo gi ka ibu mpanaka

So chukwu Anyị na-ayo (na-ayo)

Offor ka anyị na-ago (na-ago)

Anyị ruo n'anwụ ka anyi rie n'ndo

Ya bu ihe anyi na-ayo

Maka n'ukwa ruo oge ya odaa

Udara ruo oge ya ochaaa

Ọkwa n'ofu ntabi anya ka nwa boy ji a turn to oga, to oga, seh

Okwu ego ya ka anyi n'ekwu chukwu eh

Okwu ego ka anyi n'ebelu alili

Imalukwa onye ji ego n'eme ife solu ya

Chukwu e odogwu ode ngligli mmuonwu n'abia

Okwa gi si n'ikpo afifia were bunie nwa ogbenye enu n'enu uwa ah (me ya eze)

Chukwu okike dalu n'ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze)

Me ya eze (otua ka odi)

Me ya eze

Chukwu okike dalu n' ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze)

Odia

Me ya eze eh e e

Kola, Boy

Me ya eze

El Tunes

Eze de Kolaboy/Ojadiligbo - Letras y Covers