menu-iconlogo
huatong
huatong
avatar

Yes or No

Kolaboyhuatong
rottshuatong
Paroles
Enregistrements
Seh, seh, seh, seh

Tomato Jos micha micha (odia)

Achala ugo one micha micha

Asampete mịcha mịcha (Kola)

Obi dị ya mịcha mịcha

Seh, would you be my woman yes or no? (eh nwa)

Ịga abụ nwunyem yes or no? (eh gwam nke bụ eziokwu)

Would you be my baby yes or no? (eh)

Ọmalicha gwazienu m (imakwa), nne yes or no

Stainless lechawa baby nụ nụ (ọpụọ)

Ọmalicha baby nụ nụ eh (ịje)

Pụta wa baby nụ nụ

Ọkwa ịma na-afia ịkposara na-ere nụ nụ

Stainless lechawa baby nụ nụ

Ọmalicha baby nụ nụ eh (ọpụọ)

Pụta wa baby nụ nụ (ịje)

Ọkwa ịma na-afia ịkposara na-ere nụ nụ

Ehh nenegodu nwa ana ekwu okwu ya (eh nwa dị ka achọ)

Ọmalicha ngwa putabazịe oh (eh ọmalicha)

Nwanyi ọma eh

Ọkwa tomato Jos (eh), mịcha mịcha (ịnwe ya)

Achala ugo one (seh), mịcha mịcha (ịnwe ya)

Asampete (eei) mịcha mịcha (inwe ya)

Obi dị ya mịcha mịcha

Ọkwa unu afugo nwata chukwu jị wee chọ m mma nụ nụ (eh nwa)

Ọmụma asa arụ, nwa ịfe ịbunu na-enwu nụ nụ (eh ị dị ka achọ)

Enenebe eje ọrụ, nwa afịa ịbu nụ na-ere nụ nụ (you can't see it)

Onye nwe ụnọ ọkwa munu na-akụ nụ nụ

Ọkwa ị sị mụ bata nụ nụ (ị fụụ ya)

Ịnyemu obị gị na-ịfe ama akọ nụ nụ

Nwatakiri na-atọ nụ nụ (asa)

I swear to God ọkwa ịna anụ nụ nụ (tomato)

Ụmụnna m ga abia nụ nụ

9 months mgbe anyị ga anụchanụ (eh sharp shooter)

Nwatakiri ga ebe nụ nụ (eh Ebuka ọ na e miss kwanụ?)

Would you be my woman yes or no? (eh nwa)

Ịga abụ nwunyem yes or no? (eh gwam nke bụ eziokwu)

Would you be my baby yes or no? (eh)

Ọmalicha gwazienu m (imakwa), nne yes or no

Stainless lechawa baby nụ nụ (ọpụọ, ọmalicha baby oh)

Ọmalicha baby nụ nụ eh (ịje)

Pụta wa baby nụ nụ (ọmalicha baby oh)

Ọkwa ịma na-afia ịkposara na-ere nụ nụ

Stainless lechawa baby nụ nụ (ọmalicha baby oh)

Ọmalicha baby nụ nụ (eh nwa dị ka achọ)

Pụta wa baby nụ nụ (ọmalicha baby oh)

Ọkwa ịma na-afia ịkposara na-ere nụ nụ

Ọkwa tomato Jos (eh), mịcha mịcha (ịnwe ya)

Achala ugo one (seh), mịcha mịcha (ịnwe ya)

Asampete (eei) mịcha mịcha (inwe ya)

Obi dị ya mịcha mịcha

Ọmalicha ka anyị nabazịe eh

Nwa ọma ka anyị nabazie eh

Soro m ka anyị nabazịe eh

Oyoko ka anyị nabazịe eh

Ka anyị nabazịe eh (Ka anyị nabazịe eh)

Ka anyị nabazịe eh ka anyị nabazịe eh

Nwata manalusịa nwanyị ọma m eh

Nwa ka anyị nabazịe eh

Enenebe eje ọrụ, nwa ka anyi nabazie eh (ka anyị nabazịe eh)

Ọmụma asa arụ, nwa ka anyị nabazịe nụ (ka anyị nabazịe eh)

Onu gbajienụ ụmụ nwoke nụ (ka anyị nabazịe eh)

Ka anyị nabazịe eh

Davantage de Kolaboy

Voir toutlogo
Yes or No par Kolaboy - Paroles et Couvertures