menu-iconlogo
logo

Ijele

logo
Testi
Ijele (It's Kcee vibe production)

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Hoo hoo oooo

Ogboo nwaedeene

Ogboo nwaedeene

Ogboo nwaedeene

Na nkita m kputara ata m

Kpuru e jewe afia

Kpuru e jewe afia

Kpuru e jewe afia

Na ihe afia dataree i ree eh

Na ikpusi kwa e nowa na ogakwa atakwa onye ozo

Nna mbo nto nno ise isii asaa

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

O biara abia ga ana na ebenwa abughi obodo anyi oo

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Isiri gini

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Ngwa panitewe

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Isiri gini

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Ngwa panitewe

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Hooo hooo oooo

Ngwa kubaranu men's m aka (Erente)

Kubaranu guyz m aka (Erente)

My guyz bata obodo obodo edelu (Erente)

My guyz bata obodo obodo ekulu (Erente)

Enwelu m boys na eri ego na uko ego

Boys na eke ego na uko ego

Anyi bia zo okpa na ala agbaa mkpo na ala

Ejiko sire m ofe onugbu soro m kelechi na o mu buzi ihe ana acho

Icho asa ma esi ofe achi ifu na ezi nwanyi di uko

Oburu na idi akpo afa ego nwa biko powa mu na ubo

And munwa aburo okpukpu ike mana omu bu ihe ana ako

Lekwa m Lekwa nu nwata (Hoooiiiii)

Sina onye ochoru bu waga (Hoooiiii)

Oputara rachakoro pepper soup ndi nna fumu ka maga (Hoooiiii)

Na oga esi m gaa iyanu ipaja (Hoooiiii)

Oga eso m gaa iyanu ipaja (Hoooiiii)

Omu bu agu bu nwa nkita na amaja (Hoooiiii)

Ogboo nwaedeene

Ogboo nwaedeene

Ogboo nwaedeene

Na nkita m kputara ata m

Kpuru e jewe afia

Kpuru e jewe afia

Kpuru e jewe afia

Na ihe afia dataree i ree eh

Na ikpusi kwa e nowa na ogakwa atakwa onye ozo

Nna mbo nto nno ise isii asaa

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

O biara abia ga ana na ebenwa abughi obodo anyi oo

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Isiri gini

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Ngwa panitewe

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Isiri gini

Iyo iyo aaah iyo ooo aaah

Ngwa panitewe

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Hooo hooo oooo

Ngwa teree futawa du nnetem onye ga akpo gi afa Ijele

Abia m nfuta kam fu onye ga akpo anyi Ijele

Abiaram abia na enu uwa abughikwa ebe anyi bi

Onye nwuru amaghi ihe na ada na uwa bu onafuta onawade

Nna mbo nto nno ise isii asaa

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n ukwu

Hoo ooo oooh