Odia
Caux, Caux, caux
Otiiii, ọyọọọ
Ịya ịya Wene Mighty oh
Kolaboy oh
Oh no no no no
Seh, I know the price
Nwannem, I have paid the price (heh)
I get am that time no be property
Ịmakwana ọbago
Ịsị onye ọcha adago (heh)
I just dey ball now like Amokachi
Ahh ahhh ehhh
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ahh ahhh ehhh (nnyele)
Okwute ajụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa na-obodo
Ahh ahhh ehh
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ahh ahhh ehhh (nnye, nnye, nnye)
Okwute ajụrụ ajụ na-uwa na-agbazị kwa ya nkịrị (oh, no, no, no, no, no)
Wene oh, oh, oh, oh, oh
Ụzọ maa mma, agba ya ugboro abụọ
Ịmana asa tọrọ ụtọ ehịe ya round two
Onye chukwu mepere ụzọ ya ọbago
Ịme elu mee ala, nwanne obago
Onye chukwu tere sugar na-ọnụ ọbago (ọbago)
Ịme elu mee ala nwanne obago
If you want suya, kaa anyị gaa nụ Lesukaa
Wene Mighty, Kolaboy egwu a bụ sugar oh
Ahh ahhh ehhh (oh, no, no, no, no)
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ahh ahhh ehhh (oh, no, no, no, no)
Okwute ajụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa na-obodo (oh, no, no, no, no)
Ahh ahhh ehhh (oh, no, no, no, no)
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ahh ahhh ehhh (nnyele, le, le, le, le eh)
Okwute ajụrụ ajụ na-uwa, na-agbazị kwa ya nkịrị eh
Ịcheta Pitakwa (yeeh)
Ụbiam tụfịakwa, hee
We been dey battle, owu ịte then oge ọbụna kpishiakwa
Mana now, ọ mụnwa bụ focus, focus
Akpa nwoke bogus, bogus
Afụrụ m owuịte, ejịzị m agụba akpụrụ m ya low cut, low cut, low cut, seh
Ekene kene ndi alọbam ahhh (men wey dey)
Ọkwa ha nyem the throne oh (mee m eze)
Odowgu Lesukaa daddy oh (men wey dey)
I will never forget oh
Ahh ahhh ehhh (nnyele, le, le, le, le eh)
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ahh ahhh ehhh (oh, no, no, no, no)
Okwute ajụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa na-obodo (oh, no, no, no, no)
Ahh ahhh ehhh (nnye nnye, nnye)
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho (oh, no, no, no, no)
Ahh ahhh ehhh (nnyele, le, le, le, le eh)
Okwute ajụrụ ajụ na-uwa, na-agbazị kwa ya nkịrị eh