Merciful father
Your reckless love upon me
Is indescribable
Unpollutable
Aga ma ko role kobu ru ole
Ehh
Owe ri na bo
Aiyin ga ja ya ja
Agba n wa gba nwe
Ome mma
Ome ka si ome ka si
Chi na cha ra moku
Chi ne bu li me Lu
Chi di Ebube
Ebube ni mi Ebube
Ebube m be ku m be
Okorobia di nma
Okorobia nwere obi oma
Ina ga ha ri ne mme mma
Ina ga ha ri na gworia
Anywhere he went Anywhere he goes
Even right now Even right here
Hes Doing wonders Doing miracles
Otimbodombo nime obodo
Nnukwu nmawu bata
Obere nmawu agbawa
kitikiti katata kitikiti katata
Itiri ndi nmuo gwo gwo
Tie ha gba gba Gba gba tiri gba gba
Odogwu na agha
Oke ikuku nuru olugi we dere du
Ya mere aiyin ji e to gi
Igweeeeee
Eze
Eze ndi eze
Eze ndi eze neze eze
Idi egwu
Idi iku
Idi omimi
Ni me omimi
Si te nugwu
Ru e na ndida
Le nu
Le nu
Le kwa nu
Oyiri oku di ka uweyi
Oku na gba zam zam
Idi ike
Idi ocha
We di kwa nso
Ozo pia ta pia ta ne Lu ogu
Chukwu nna Ji ri gi we me ekwensu
Ta Kpu chie onu
Ogba jiri igwe kpo ya toothpick
A kpo ya ofu ugboro
Oza ugboro asa
Who can stand against you
Who can challenge jehovah
Onye
Onye di ka gi
Onye yi ri gi
Onye di ka chukwu
Okwa gi me re nwayi aga tu ri me
Di nwayi isi nkpe
You stick closer than a brother
Obi na Igwe ogodo ya na akpu na ala
Who can battle with the lord
The lord strong and mighty
The lord mighty in battle
Olori ihe lori ihe lori enyi