menu-iconlogo
huatong
huatong
kolaboy-grateful-cover-image

Grateful

Kolaboyhuatong
อัปโหลดโดย grigora7
Odia

Kola

Boy

Some have food but can not eat (ịje)

Some can eat but have no food (otua)

We have food and we can eat (seh, seh)

Glory be to God amen (odịa)

Seh, Chukwu Okike Abia-ama

Ekenem gị for ịhe ịmelụ

Afia anyị kechịrị na-ime okpoko back then, kita nezie ebe orelu

Nee Chukwunonoso na akpabu iron

Kita na-egozi ana

Built a crib for my mum

Sị ya "manage wa nkea emechaa na-nka na-abia"

Funny how we made money na-atu ujo ikwu ya

Maka ịma nwoke adia etonụ ọnụ

At my early my 20s emego mụ ịhe mma na ndi ogbo m ama mmenwu (eeh)

Adịrozịm scared of failing, because oma m arụ

They say why you no dey too show lifestyle

Nsị ha na ọmaka afiam ka na-azụ

Write down my goals (eh)

We dont rise and boast (eh)

Ekwensu na-acho igbaju net m keeper atọ nọ my post

Diọkpa cut down your coat

Don't sell your soul

Amam na ọgbọ ọgụ di tight but never forget, never forget

Some have food but can not eat (otua)

Some can eat but have no food (ije)

We have food and we can eat (seh, seh)

Glory be to God Amen

Seh, seh na-ime Okpoko kam toro, Chidiebere Street

Side nke okudaa ịgote afia ngwọrọ adia enye receipt

My mumsy rere afia na ụwa mgbede, (otua)

Ofeakụ ka ọ na-erebu

Men nọbu na-ogbe echebu God's plan result ka anyị na-echebu

Na-ime Okpoko then ịfu osukosu

Ọbụrọ match ma na-men na-akpo scores

Ekpoo gị aka nti through to God

You go down like who to pray to God

Men pasa bu achọ ịke penticost

Cyber-cafe mgbe anwụ ekwe nti cost

We can't hear you, our abu-nti burst

Mgbada kwụọ ụgwọ ịchenjịe your dafault (seh)

Married the game now ọkpọm gaa alter

Jụọm way nsị ya "yes I do"

Kita ọ zị five star hotels

Manager m ma nụ na-alike m pool-side view

Mpa Ebuka gwamụ "my talent ga e fade out ka Obi nnwuru who buy shoe"

Last time m fụrụ ya na Mogambo whineụọ down ọ na-erezi two by two

(Ebere m emegbuo ya)

Some have food but can not eat

Some can eat but have no food

We have food and we can eat

Glory be to God amen

Some have food but can not eat

Some can eat but have no food

We have food and we can eat

Glory be to God Amen

บันทึก

อาจถูกใจคุณ

ดูเพิ่มเติมlogo

เพลย์ลิสต์ที่เกี่ยวข้อง

ดูเพิ่มเติมlogo