menu-iconlogo
logo

Ifenkili

logo
Letras
Iyaah

(beatlord)

Iyo koko iyo ko iyo ko

Ọ bụ onye, ọ bụ onye muru nwa (ọ bụ onye)

Bikonu onye, ọ bụ onye mụrụ nwa (ọ bụ nụ onye)

Your beauty dey choke isi men agbakaala (imana ọgbakaala)

As e enter the place everybody a tụgharịa (imana ha tụgharịa)

Nwa bụ ife nkili (ife nkili)

Aya bu ifenkili (ife nkili)

Nwa bụ ifenkili (ife nkili)

Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi)

Nwa bụ ife nkili (ife nkili)

Aya bu ifenkili (ife nkili)

Nwa bụ ifenkili (ife nkili)

Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi)

Mmadụ maka ta mma ijuo chukwu ma omee pasha (ehee)

Imakwana kam si kwado bu na okwu bia men pasa

Anam acho onye mu nwa

Achorom ka mu na ya biri

Anam acho onye mu nwa

Achorom ka mu na ya biri

Nwa bụ ife nkili (ife nkili)

Aya bu ifenkili (ife nkili)

Nwa bụ ifenkili (ife nkili)

Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi)

Nwa bụ ife nkili (ife nkili)

Aya bu ifenkili (ife nkili)

Nwa bụ ifenkili (ife nkili)

Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi)

Ọ bụ onye, ọ bụ onye muru nwa (ọ bụ onye)

Bikonu onye, ọ bụ onye mụrụ nwa (ọ bụ nụ onye)

Your beauty dey choke isi men agbakaala (imana ọgbaka)

As e enter the place everybody a tụgharịa (imana ha tụgharịa)

Nwa bụ ife nkili (ife nkili)

Aya bu ifenkili (ife nkili)

Nwa bụ ifenkili (ife nkili)

Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi)

Nwa bụ ife nkili (ife nkili)

Aya bu ifenkili (ife nkili)

Nwa bụ ifenkili (ife nkili)

Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi)

Ọ bụ onye

Ọ bụnụ onye

Imana ọgbakaala (Xtraordinaire)

Imana ọ tụgharịa